IGBOFOCUS

Everyday Igbo Words
S sack akpa (tinye ji na akpa – put the yam in a sack) sad nwute; nnwuta (adimụ nwute na nnanna anwu – I am sad grandfather is dead) safety kpasara anya; adigi egwu (kpasara anya wụ ukwu anyi – safety is our priority) said kwuru; ikwuru (Dike kwuru John gara ije obodo ozo – Dike said John travel to another country) salary ụgwọ-ọnwa (ụgwọ-ọnwa mụ di ntakiri – my salary is small) salt nnu (nnu anodi na ri – salt is not in the food) salty nnu nnu; odi nnu nnu (ri di nnu nnu – food is salty) same otuodi (ihe di otuodi – something that is the same) sand aja (aja aja di ri – food is full of sand) school ụlọ akwụkwọ (ụmụ-aka gawara ụlọ akwụkwọ - children went to school) scissors nkpa; ncha (wete nkpa – bring scissors) sea osịmịrị (ụgbọ mmịrị no na osịmịrị - ship is on the sea) seat oche; duro oche; duro ala (duro oche – seat on a chair) secret ezero ezo; nzuzo (dewe ego ebe ịga ezo ya – keep the money in a place that is secret) see hụ; le to see ịhụ; le anya (le ịhụ dede – look to see uncle) seek chọ; chọrọ; ịchọ (ịchọ ego – seek money) select horo; ihoro selection nhoro; nhoputa (anyi horo Ngozi - we select Ngozi) sell re; ire; ile to sell something ire ihe (achormụ ire ụgbọ - I want to sell the car) selling rege (rege ụgbọ mụ - selling my car) send wega; sipu; wegara (biko wega ego – please send the money) share ike; keya (ike ihe – share something) sharp dinkọ (bịaa dinkọ - come sharp) shave kpụcha; ikpụcha; gwusa (kpụcha ngbe ị na bịaa – shave when you are coming) shop shọọpụ (Tombo gawara shọọpụ - Tombo gone to the shop) shout otiti; nti nkpu (ndi mmadu na eti otiti – people are shouting) show gosi to show igosi (Caroline biko gosi mụ foto – Caroline please show me the picture) sick ọrịa; nrịa (Uche di ihu na anya ọrịa – Uche is love sick) sickness ọrịarịa; nrịarịa (nnenne no na ọrịarịa – grandmother has sickness) sin njọọ (Okochi mere njọọ - Okochi has sinned) sister nwanne nwanyị (nwanne nwanyị apọla – sister gone out) sit nọrụ ọdụ; nọdụ ọdụ sitting or to sit ịnọrụ ọdụ; ịnọdụ ọdụ skill nka; aka oru (Dona inwe aka oru – Dona have skill) skin ahụ (ahụ nyaka di njọọ – the skin of the child is bad) sky eli-igwe (ụgbọ elu no na eli-igwe – aeroplane is in the sky) sleep ura (nna no na ura – father gone to sleep) slow nwanyo (ụgbọ na agba nwanyo – motor is running slow) small ntakiri (ri di ntakiri – food is small) smell ụsị (azu na ụsị - fish smells) smile amu (Iweha na amu amu – Iweha is smiling) soap ncha (wete ncha – bring soap) soil aja; ala aja (igwu aja – dig soil) soldier soja; ọnye ogu (Kwuna wukwa soja – Kwuna is a soja) someone otu ọnye; otu onye (achora mụ otu ọnye – I want someone) something ihe (ihe di ebaa – something is here) son nwoke; nwa nwoke first son ọkpara; ọkpala (nwoke bịaa – son come) song ukwe; uri (ndi ukwe – song people) sorry ndo (asị ịbu ọrịarịa, ndo – I heard you have sickness, sorry) so that mana; makanu (bịaa mana ugwo ego gị - come so that money you owe is discussed or settled) sound uri; uda; nkpotụ (uri di uto – the sound is sweet) soup ofe (ofe di uto – the soup is sweet) sovereign eze (eze obodo – sovereign of community) sow iku (ndi iku ihe – people who sow things) sowing iku ihe (iku ihe oka – sowing maize or corn) space ohere (nye mụ ohere – give me space) spare ọzọ (ha nyere anyi ọzọ - they gave us spare) speak kwu (Ebere kwu okwu - Ebere speaks or spoke something) speaking kwuru; kwuge (Obi kwuru - Obi is speaking) speak openly hoo ha (Ngozi kwuru hoo ha - Ngozi speaks openly or Ngozi spoke openly) speech okwu (biko cheru ka okwu – please waite for speech) speed osiso (nya ụgbọ osiso – drive the motor at a speed) spoon ngaji (nye mụ ri na ngaji – give me food and spoon) stab mara (mmadu mara mụ mma – somebody stab me with knife) stand fufere; fufere otọ; ikwudo (fufere ebea ngbe egburu gị - stand there until you are killed) start bido; malite to start ibido; ịmalite (biko bido gawa – please start going) stay noro; nodi (noro ebea ngbe egburu gị - stay there until you are killed) stomach afo (afo ukwu – big stomach) stop kwụsị to stop ịkwụsị (kwụsị ebeahu – stop there) story akụkọ (onye akụkọ - a story teller) stove ekwu igwe (ịgị ekwu igwe esieri – you are using stove to cook food) street ụzọ (ụzọ anodi – there is no street ahead) strength ike (nna egdi ike – father has no strength) stress nsobu (nsobu mụ - I am stress out) strong ike (Alloy di ike – Alloy is strong) sun anwu (anwu dika okariri akari – the sun is like it is too much) supermarket ahia ukwu (gara mụ ahia ukwu – I went to the supermarket) sure kpasara anya (gị gawa kpasara anya – when you are going be sure) surname aha nna gị; aha nnanna gị (nye mụ aha nnanna gị - give me your surname) sweep za to sweep ịza (za ime ụlọ – sweep the room) sweet ụtụ (mangoro di ụtụ – mango is sweet) sweet potato ndụkụ (agmụ eri ndụkụ - I will eat sweet potato) syringe ndudu (gba ya ndudu – inject him with syringe) Top T take nara; were; kụrụ to take inara; iwere; ikụrụ (were ego na ụlọ ego – take money from the bank) take away boopụ; brupowa; burugawa take it away burupo; burupuwanu talk kwu ụka to talk ịkwu ụka (nne kwu ụka – mother talk) tall ogologo (ụlọ gị di ogologo – your house is tall) tasty di ụtụ; ọ di mma (ri di ụtụ – food is tasty) tea tii; mmịrị oku (wete tii – bring tea) teach kuze; kuzi to teach ikuzi (kuze mụ - teach me) teacher onye nkuzi (onye nkuzi kuze mụ - teacher teach me) telephone mgriga (koro mụ mgriga – telephone me) tell gwa; ịgwa to tell ịgwa (gwa mụ ihe – tell me something) thank kele; ekele (Chikaodi kele gị - Chikaodi thank you) thank you imela (imela na ihe ịmere – thank you for something you did) that nkehụ; nke ahụ (gawa ibe ahu – go that way) theft oshi; ohi (onye oshi – a theft) there ebe ahu (bịaa ebe ahu – come there) therefore yaka (maka ego yaka ịgda eri ri – because of money therefore you won’t eat) these ndiaa; ndị a (ndiaa bu ndi agadi abala – these old people have come) they ha (ha di agadi – they are old) thief onye ori; onye oshi (ya bu onye oshi – he is a thief) thing; things ihe (ihe no ebea – things are here) think chebe; che echiche to think ichebe; iche echiche this nka; nke a (nka bu nwamụ - this is my child) those ndiahụ; ndị eri (ndiahụ mere ihe ahu agala – those who did that thing have gone) throat akpiri (Emma kwere akpiri ogologo – Emma has a long throat) time oge (Uche na egbu oge – Uche is killing time) today taa (taa bu onwa ọhụrụ - today is a new moon) tomorrow echi (echi wụ ọnwa asaa – tomorrow is the month of July) tongue ire (na ekwu ụka ịga tabiri ire – carry on talking you soon bite your tongue) top elu (nnụnụ na efe na elu – bird that fly on top) too bad ọ dị njo (oshi ọ dị njo – theft is too bad) too cold ọ dị oyi (ihu ahu mmịrị oyi ọ dị oyi – having a bath with cold water may be too cold) too hot ọ dị oku (ihu ahu mmịrị oku ọ dị oku – having a bath with hot water may be too hot) too little ọ dị ntakiri (ri mụ ọ dị ntakiri – my food is too little) too much ọ dị nụgụrụ; ọ karịrị akarị (ri mụ ọ dị nụgụrụ – my food is too much) too small ọ dị ntakiri (ri mụ ọ dị ntakiri – my food is too small) town ebe obodo ntakiri: ime obodo (Okoro no na ime obodo – Okoro is in town). Also once town (ebe) is mentioned, the town’s name should follow, like: ebe Uluka, ebe Kaka, ebe Ireaya) town hall ebe nzuko (Chinaonye no ebe nzuko - Chinaonye is at the town hall) traditional ruler eze; igwe; nze; chief (Dike wụ eze ndi Ikeato – Dike is the traditional ruler of Ikeato) tree osisi (osisi dara no ụzọ - the tree fall on the road) trouble nsogbu (Okongwo bu nsogbu – Okongwo bu nsogbu) truth esi okwu (kwu esi okwu – talk the truth) twin children ụmụ ejima; ejima (Jona muru ụmụ ejima – Jona gave birth to twin children) Top U ugly njo (Okereke di njo – Okereke is ugly) underground ime ala (ịno emnu na ime ala – what are you doing underground) understand nghọta (ihe nghọta - something to understand) up elu (ụgbọ elu kwogara mụ London – aeroplane took me to London) upset kpasu iwe to upset ịkpasu iwe (John kpasu mụ iwe – John upset me) us anyi (wete anyi ri - bring food for us) useful bara uru; ihe bara uru (ozi ịkwara anyi bara uru – information you gave is useful u-turn tuhara (tuhara ebe ị na aga - about-turn from the place you're going) Top V vary igbanwe (akụkọ gị igbanwe – your story vary) vegetables akwụkwọ ri (akwụkwọ ri anodụ no ofe – there is no vegetables in the soup) vehicle ụgbọ (ụgbọ gị siri ike – your vehicle is strong) very dị (afo gị dị ukwu – your stomach is very big) victory mmeri (Ada mmeri – Ada won or has the victory) viewpoint ucheobi (ucheobi mụ wụ mmeri – my viewpoint is victory) village ebe obodo ntakiri; ịbe obodo ntakiri (Obi gawara ebe ha obodo ntakiri – Obi went to their village) village ebe (once ebe is mentioned, the village’s name should follow, like: ebe Uluka, ebe Kaka, ebe Ireaya) visit ije fu; ịba elte; ịga elte (ịba elte nne mụ - I came to visit mother) visitor ọnye mba; ọnye obia (ọnye obia bịara taa - visitor came today) voice ọlụ (ọlụ mụ di njo ịkwe uri – my voice is bad to sing a song) vomit agbọ vomiting ọgbọ gbọ (mmaya ịgbu dede, ya na agbọ - uncle is drunk, he starts to vomits) Top W waist ukwu (ukwu na egb mgbu – my waist is paining) wait chere; chebe; cheretụ to wait ichere; ichebe; icheretụ wait for me chere mụ; cheretụ mụ wake bilie (Kechi bilie nu ura – Kechi wake up from sleep) walk ga (ga ahia – go or walk to the market) want chọ; chọrọ to want ịchọ (gị chọ ọrụ - you want a job) want to chọrọ ime (Obi chọrọ ime arụ - Obi want to commit a sin) war agha; ogu (ọ bụ ogu ugba – it is now war) water mmịrị (wete mmịrị - bring water) way ụzọ (ụzọ mgbachi – way has closed) we anyi; anyị (anyi gawara ahia – we went to the market) wear yi; yiri; gba; gbara (yiri efe/uwe omma – put on good clothes) weep ibe akwa (ịno tukwa ibe akwa – are you still weeping) well mma; ọfuma; omi; odi mma; ahụike (odi mma dada – well aunty) went gara; jere went to gawara; jewere (nnanna gara obi-eze – grandfather went to the palace) what gịnị; ọ gịnị; ọlee; kedụ (gịnị ka isiri – what did you say) what happened gịnị mere (gịnị mere ụgbọ gị - what happened to your motor) what is gịnị bu (gịnị bụ nka ugbua – what is this now) what is it ọ gịnị (ọ gịnị bụ nka oge ugbua – what is it this time now) what is happening gịnị mega; ọ gịnị mega; ihe meganu (gịnị mega ugbua – what is happening now) what of kedụ maka (kedụ maka di – what of husband) when mgbeole; mgbe; kedụ (ele mgbe ọ mere – when did it happen) where ebee; kedụ (ebee ọ mere – where it happened) where is olee ebe (olee ebe obi-eze – where is the palace) which nke ọle; kedụ (nke ọle wụ ri mụ - which food is mine) white ocha (efe gị dika ocha – you clothes look white) who onye; kedụ (onye na akpo – who is calling) whole niile (ebe niile - the whole place) why ọ bu maka gini (ọ bu maka gịnị ka igiri gawa – why did you go) wife nwunye (nwunye no na ụlọ – wife is at home) win mmeri to win ịmeriri (gị mmeri – you win) wind ikuku (ikuku beforu uwe – wind blew clothes away) winter uguru (uguru abịaala – winter has come) with na (Uche na nkita – Uche with dog) woman nwanyi (nwanyi di ara – woman is mad) woman inlaw ọgọ nwanyi (ọgọ nwanyi di ara – woman inlaw di ara) wood osisi (osisi siri ike – wood is strong) work ọrụ; oru (John na etu ọrụ – John is looking for work) world uwa (uwa gara ruru - world goes round) Top X xenophobia asimba (ndi asimba – people of xenophobia) xmas Ekesmesi (mgbe ekesmesi – during Christmas) xylophone ngelenge (egwu ngelenge na ato uto – xylophone music is sweet) Top Y yam ji (ji ọhụrụ mmeme abaa – new yam festival is here) yes eya; eh (eya anu na mụ - yes I heard) yesterday nyahụ (nyahụ Orji biara – yesterday Orji came) yet ugbua (Okoro elobedu ugbua – Okoro hasn’t come back yet) you unu; gị; ngị (gị na mụ ịgba ọsọ - you and me run) you did well ị mere nke ọma (ị mere nke ọma ịkwụsị - you did well to stop) young nwata (nwata nwoke ịgba ọsọ - young man run) your gị; ngị (nkita ngị na nkemụ ịgba ọsọ - your dog and mine run) yourself ngi (ngi na ezi dika ofu – yourself and pig look the same) you will ịga (ịga aru ya wụ oru – you will do the work) yourself onwe gị (kele onwe gị - thank yourself) youth okorobia; agboghobia (ndi okorobia na ndi agboghobia bịaa nu – boys/girls or youth come) Top Z zeal ike ume (Uche gi ike ume o gi ịgba ọsọ - Uche has the zeal to run) zealot gwere ike (Ha gwere ike uka – They zealot of religion) zenith ịbe elu uwa (ịbe elu uwa onwa na kpakpandu nọ - Zenith or high up moon and star reside) Zenith Bank ụlọ ego ndi Zenith (Uju gawara ebe ụlọ ego ndi Zenith – Uju went to Zenith Bank) zero adigi; adighi zero balance ego adiru na akwụkwọ edre (ego adiru na akwụkwọ edre na aha Egbele - No money in Egbele’s account) zero emission ụgbọ anwuru oku ojoo; achodu ụgbọ anwuru oku (ebe ha na achodu ụgbọ anwuru ugbo – place where they don’t want smoky vehicles) zero emission vehicle ụgbọ na enwdu anwuru oku; ụgbọ eletrik (Chika zuru ụgbọ eletrik – Chika bought zero emission vehicle) zero grazing ebe ndi anumanu nọ eri ge du ri zero rate onweghi ihe putara nu zero tolerance achodu nsogbu (ebe ha achodu nsogbu – a place they don’t want trouble) zest kwadu ịme ihe zig gba ha riga zigzag ụzọ gbara rigo rigo zika virus ọria anwuta tara zilch enwedụ; adirọkwa (ego adirọkwa – money zilch or no money) zillion buru ibu (ihe buru ibu - something uncountable) zillionaire ọnye ego ya buru ibu (Joe bu ọnye gi ego buru ibu – Joe is a person with uncountable wealth) zinc gbngbm (ulo gbngbm – zinc house) zip kpọche; meche zone ebe ekewara zoo ụlọ anumanu (ga na ụlọ anumanu – go to the zoo) zoom in bata osiso zoom out gawa osiso Top
Home Home News News Biafra Biafra Newspapers Newspapers Civil War Civil War Books Books Cartoons Cartoons Foods Foods Language Language Music Music Photos Photos